Ihe mere i ga-eji azụ Multipliers na Deriv
Enweghị mkpa ilegara ya anya mgbe niile
Họrọ ọkwa multiplier gị, ma usoro ahụ na-eso azụmahịa ahụ dabere na mgbanwe ahịa.

Baa uru na njikwa
Baa uru ihe ga-apụta, naanị site n'ihe ize ndụ nke ego azụmahịa izizi gị.

Ohere kachasị ukwuu
Gbasaa ohere gị – zụọ oke azụmahịa dị ukwuu na obere ego isi.

Etu Multipliers si arụ ọrụ
Họrọ ma ị chere ọnụahịa ahụ ga-arịgo elu (Rigoro) ma ọ bụ gbadaa (Agbadaa). Multiplier gị ga-enyere aka ibaa uru gị ọbụla ga-apụta. Ka ahịa na-aga n'ụzọ i buru n'anya karịa, otú ahụ ego a ga-akwụ gị ga-adị ukwuu karịa.
Azịza ajụjụ gị
Ihe ize ndụ gị kwụsịrị na ego azụmahịa izizi gị, ọbụlagodi mgbe ahịa gbanwere megide gị.
Ee, i nwere ike imechi azụmahịa Multipliers mgbe ọbụla ị chọrọ, nke na-enye gị ohere ime ihe mgbe ahịa gbanwere.
Ee, i nwere ike ịmalite azụmahịa Multipliers site n'obere ego, malite na USD 1.
O nwere ike ịmasị gị kwa
Options Dijitalụ
Buo amụma ihe ga-apụta ma nweta ego a ga-akwụ gị kwụsịrị ike ma amụma gị ziri ezi.
Mụtakwuo