Copy azụmahịa ndị ọkachamara na-eme na akaụntụ Deriv MT5 gị n'efu ma ọ bụ site n'ịkwụ ụgwọ. Mgbe ị debanyere aha gị na ihe ịrịba ama azụmahịa, azụmahịa ndị onye na-enye ozi ahụ na-eme ka a ga-emegharị ha n'akaụntụ azụmahịa Deriv MT5 gị mgbe ọ bụla ha mere azụmahịa.
Uru dị n'ịdebanye aha maka ihe ịrịba ama azụmahịa MT5
Azụmahịa ndị ọkachamara na-arụ na-emegharịa onwe ha n'akaụntụ gị na akpaaka.
Chekwaa oge – ịdebanye aha na signals na-eme ka azụmahịa gị abụrụ ihe na-arụ ọrụ onwe ya.
Dị mfe ịhazi – ọ chọghị nrụnye.
Nkọwa zuru oke nke ọrụ onye na-eweta ọzọ ọ bụla.
Enweghị ụgwọ ma ọ bụ kọmịshọn zoro ezo.

Etu esi edebanye aha na siginal azụmahịa MT5
Nzọụkwụ nke 1
Gaa na MQL5 Signals
Na terminal azụmahịa MT5 gị, gaa na Tools wee họrọ MQL5 Signals.
Nzọụkwụ nke 2
Debanye aha na onye na-enye signal
Họrọ onye na-enye ihe ịrịba ama i kacha masị, pịa “Debanye aha”.
Nzọụkwụ nke 3
Mechaa ndebanye aha gị
Hazie ntọala azụmahịa na njikwa ihe ize ndụ gị. Mgbe ahụ, pịa "OK" iji mezue ndenye aha.
Etu esi emegharị ma ọ bụ kagbuo ndebanye aha gị
Nzọụkwụ nke 1
Gaa na My Statistics
Na paneeli Navigator, gaa na Signals wee pịa “My Statistics”.
Nzọụkwụ nke 2
Họrọ onye na-enye ihe ịrịba ama
Họrọ onye na-enye ihe ịrịba ama nke i chọrọ ime renew ma ọ bụ kagbuo nsonye gị.
Nzọụkwụ nke 3
Melite ọzọ ma ọ bụ kagbuo ndenye aha
Pịa “Renew” ma ọ bụ “Unsubscribe” iji megharịa ma ọ bụ kagbuo nhọrọ gị.
Note:
- Achọrọ akaụntụ obodo MQL5 iji debanye aha na ihe ịrịba ama azụmahịa. Ọ bụrụ na i nweghị akaụntụ, gaa na MQL5.com ka ị debanye aha.
- Iji debanye aha na siginal ndị a na-akwụ ụgwọ, tinye ego n'akaụntụ MQL5 gị.
- I nwere ike debanye aha na otu onye na-enye ihe ịrịba ama (signal) naanị site n'otu akaụntụ Deriv MT5 n'oge ọbụla. I nwere ike iji signal gị na ihe ruru kọmputa 3 dị iche iche.
- Mgbe i debanyere aha na signal, ị gaghị enwe ike iji otu akaụntụ Deriv MT5 ahụ azụ ahịa n'aka gị.





