Gafee gaa n'isi ebe odide

70+ asset dị na ha i nwere ike azụ ahịa Options

Kọntaraktị Options na-enye gị ohere ikwu amụma gbasara mgbanwe ahịa n'ofe ngwaahịa ego dị iche iche na Derived Indices. Họrọ otu ị chọrọ isi azụ ahịa ebe e kpebiworo uru ị nwere ike inweta na ihe ize ndụ gị tupu ị malite.

Ihe mere i kwesịrị iji Deriv zụọ ahịa Options

Ụdị kọntarakị dị iche iche

Họrọ n'etiti ụdị kọntrakị na oge dị iche iche kwekọrọ n'atụmatụ azụmahịa gị.

Obere ọnụahịa iji malite

Malite azụmahịa site na $1 naanị, ego kacha nta ga-adị n'akaụntụ gị bụ $5.

Ego a ga-akwụ gị nke pụrụ ịgbanwe

Họrọ ego a ga-akwụ gị kpamkpam ma ọ bụ meziwanye ya site na ego a ga-akwụ gị na-adịgasị iche iche.

Gịnị bụ azụmahịa Options?

Options na-enye gị ohere ịzụ ahịa dabere n'amụma ị bu n'obi gbasara ahịa. Kpebie otu ị ga-esi azụ ahịa — ma ọ bụ dabere n'ebe ọnụahịa na-aga ma ọ bụ oke ya — ma họrọ ọnọdụ gị. A na-ewu kọntaraktị ọ bụla site na ụkpụrụ doro anya: ụdị amụma, oge, na ego azụmahịa, ebe ihe ize ndụ na-akpakọbi naanị n'ego ị họrọrọ iji zụọ ahịa. Digital Options na-enye gị ohere ịzụ ahịa site na mgbanwe ọnụahịa, Accumulators na-amụbawanye n'ime oke e kpebiri, Vanilla Options na-enye gị ohere ịzụ ahịa site na oge ngwụcha kpamkpam, Turbo Options na-enye ohere ịzụ ahịa ngwa ngwa, ebe Multipliers na-enye nnukwu ohere uru.

Ụdị Nhọrọ Azụmahịa (Options)

Nhọrọ Dijitalụ (Digital Options)

Buru amụma maka mmezu ya wee nweta ego a ga-akwụ gị kwụsiri ike ma amụma gị ziri ezi.

Mụtakwuo

Accumulators

Mee ka uru gị ga-enwe mmụba ruo 5% kwa tick site na mmụba kọmpaụndịng.

Mụtakwuo

Vanillas

Nweta ego a ga-akwụ gị dị elu ma amụma gị ziere na mgbe oge kọntrakị ahụ na-agabiga.

Mụtakwuo

Turbos

Nweta ego a ga-akwụ gị ma amụma gị ziri ezi na ọnụahịa ahụ gidere n'etiti ihe mgbochi a tọrọ.

Mụtakwuo

Multipliers

Mee ka uru i nwere ike inweta baa ụba ruo okpukpu 4,000 ma ọ bụrụ na ahịa agbanwee n'ụzọ dabara adaba gị.

Mụtakwuo

Sonye n'etinyeonu ndị na-azụ ahịa
3M+ gafere ụwa

Mepee akaụntụ n'ime nkeji ole na ole ma malite ịzụ ahịa n'ụwa niile — ahịa mgbanwe ego mba ofesi, oke ụlọọrụ, indeksị, na ndị ọzọ.

WhatsApp