Olee ebe m ga-ahụ nkọwa gbasara API tokens m?
- Banye na api.deriv.com site na akaụntụ Deriv gị.
- Gaa na Dashboard.
- Gaa na tab bụ́ API Token Manager; ị ga-ahụ ndepụta nke API tokens niile ejikọtara na akaụntụ gị, tinyere nkọwa ha dị ka aha token, ụdị akaụntụ, oke ọrụ token (token scope), na oge e mesịrị jiri ya.