Kedu ka m ga-esi banye na Partner's Hub?
- Gaa na Partners page anyị.
- Pịa Login n'elu n'aka nri.
- Tinye ozi njirimara gị.
- Nhọrọ: I nwere ike mee Partner's Hub bukmaak iji nwee ohere banye ya ngwa ngwa.
Ọ bụrụ na i nwere akaụntụ azụmahịa Deriv gị, i nwekwara ike jiri otu ozi njirimara ahụ banye.
Ndetu: Ozi njirimara akaụntụ azụmahịa Deriv gị na ozi njirimara Partner's Hub gị ga-ekwekọrịta tupu i nwee ike ịbanye na dashboard Partner.